Ịchọpụtagharị Ịma Mma Nke Oge EkeresimesiIhe Atụ
Ekeresimesi abịala—ụbọchị anyị na-eme ememe ọbịbịa nke Onye-nzọpụta anyị bụ Jizọs Kraịst. Tụgharịa uche na kà atụmatụ ihe ọgụgụ a si nyere gị aka inwe ahụmahụ dị iche n'oge Ekeresimesi a. Gbaa mbọ hụ na inyeere ndị enyi gị ma ọ bụ ndị ezinụlọ gị aka ibudata Ngwá Baịbụl na smat foonù ha taa ma debanye aha na otu atụmatụ ihe ọgụgụ dịka ụzọ ha ga-esi nye Jizọs onyinye nke ụbọchị ọmụmụ Ya.
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite ihe omume Ekeresimesi dị ọhụrụ site n'ime ihe n'ụzọ n'abụghị otu esi emebu ya n'oge Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa. Ụbọchị mmalite dị́ mma maka ihe omume a bụ Disemba 1, ebe mmalite dị ọsọ karịa ụbọchị a n'enye ohere ime ya n'ụzọ n'adịghị enye nsogbu. Ihe omume a gụnyerè ajụjụ ntụgharị uche gasị na ihe ndị aga-eme n'usoro iji kwụwa kwa ụbọchị chịm na Kraịst. Ihe omume a marà ezigbo mma maka ndị mmadụ ime ya n'otu n'otu, ezinụlọ imekọta ya, ma ọ bụ obere otù gasị imekọta ya.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka mmesapụ aka ha n'inye usoro ọgụgụ maka atụmatụ ihe ọgụgụ bụ "Rediscovering the Christmas Season". Iji mụtakwuo gbasara Life.Church, gaa na webụsaịtị ha na www.life.church