Ịchọpụtagharị Ịma Mma Nke Oge EkeresimesiIhe Atụ
Akụkọ Kasịnụ Akọtuberè
Nkpughe: Ekeresimesi dị ezigbo nso! Ọ dị mfe echiche gị ịpụ na Jizọs ka ememe oge a n'ejupụta ná mgbaghari. Gụọ amaokwu ikpeazụ nke Oziọma Jọn. Kpọkọta ụfọdụ ndị enyi gị ma ọ bụ ezinụlọ gị wee kirie ihe nkiri 1965 magburu onwe ya bụ Akụkọ Kasịnụ Akọtuberè. Ọ dị adị na DVD ma ọ bụ n'ịntanetị.
Mkpaghari Uche: Kedụ akụkụ nke ndụ Jizọs kachasị amasị gị?
Nkwupụta Okwu: Kedụ otú ihe nkiri ị lere si nyere gị aka ịghọta ndụ Jizọs? Olee otú gị na ndị ọzọ ikiri ya si meghee ohere maka nkwurịta okwu bara uru?
Ahụmahụ: Kedụ ka akụkọ ndụ gị si soro bụrụ akụkụ nke akụkọ kachasị mma? Detuo na nwa akwụkwọ gbasara ọrụ ị rụrụ na nnukwu akụkọ nke Chineke.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite ihe omume Ekeresimesi dị ọhụrụ site n'ime ihe n'ụzọ n'abụghị otu esi emebu ya n'oge Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa. Ụbọchị mmalite dị́ mma maka ihe omume a bụ Disemba 1, ebe mmalite dị ọsọ karịa ụbọchị a n'enye ohere ime ya n'ụzọ n'adịghị enye nsogbu. Ihe omume a gụnyerè ajụjụ ntụgharị uche gasị na ihe ndị aga-eme n'usoro iji kwụwa kwa ụbọchị chịm na Kraịst. Ihe omume a marà ezigbo mma maka ndị mmadụ ime ya n'otu n'otu, ezinụlọ imekọta ya, ma ọ bụ obere otù gasị imekọta ya.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka mmesapụ aka ha n'inye usoro ọgụgụ maka atụmatụ ihe ọgụgụ bụ "Rediscovering the Christmas Season". Iji mụtakwuo gbasara Life.Church, gaa na webụsaịtị ha na www.life.church