Ịchọpụtagharị Ịma Mma Nke Oge EkeresimesiIhe Atụ
Ekpere
Nkpughe: Gụọ akụkụ Akwụkwọ Nsọ nke n'ekwu banyere Jizọs ikụziri ndị na-eso ụzọ Ya otú e si ekpe ekpere. Jiri Ekpere Onye-nwe-anyị dị ka nduzi iji detuo ekpere nwere ụfọdụ n'ime otu echiche ahụ n'ime ya.
Mkpagharí Uche: Olee akụkụ ekpere Jizọs nke ị na-ahapụkarị n’oge ị na-ekpe ekpere? Olee otú ide ekpere gị ede si dị iche na naanị ịkwuputa ya?
Nkwupụta Okwu: Gụpụta ekpere gị n'olu dara ụda. Rịọ otu onye ị tụkwasịrị obi ka o soro gị kpee ekpere.
Ahụmahụ: Gị na ndị enyi gị ma ọ bụ ezinụlọ gị kparịta ma ọ bụ gị detuo na nwa akwụkwọ banyere otu oge na ndụ gị ebe Chineke zara ekpere dị gị mkpa.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite ihe omume Ekeresimesi dị ọhụrụ site n'ime ihe n'ụzọ n'abụghị otu esi emebu ya n'oge Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa. Ụbọchị mmalite dị́ mma maka ihe omume a bụ Disemba 1, ebe mmalite dị ọsọ karịa ụbọchị a n'enye ohere ime ya n'ụzọ n'adịghị enye nsogbu. Ihe omume a gụnyerè ajụjụ ntụgharị uche gasị na ihe ndị aga-eme n'usoro iji kwụwa kwa ụbọchị chịm na Kraịst. Ihe omume a marà ezigbo mma maka ndị mmadụ ime ya n'otu n'otu, ezinụlọ imekọta ya, ma ọ bụ obere otù gasị imekọta ya.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka mmesapụ aka ha n'inye usoro ọgụgụ maka atụmatụ ihe ọgụgụ bụ "Rediscovering the Christmas Season". Iji mụtakwuo gbasara Life.Church, gaa na webụsaịtị ha na www.life.church