OKU A NA-AKPỌ ANYỊ Ị LEKWASỊ ANYA N'IHE KACHA MKPA
![OKU A NA-AKPỌ ANYỊ Ị LEKWASỊ ANYA N'IHE KACHA MKPA](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F51473%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
5 Ụbọchị Gasị
Nke a bụ oku nye ndị niile kwere ekwe ka ha lekwasị anya na njirimara ọhụrụ bụ nke ha n'ime Kraịst, ma na-echetara ha na a kpọlitewo ha na Kraịst. Ya bụ ihe mere na ha ga eitinye uche ha n'ihe ndị dị n'elu, ọ bụghịkwa n'ihe ndị dị n'ụwa. Atụmatụ ọgụgụ ụbọchị ise a na-arụ ọrụ dị ka oku nye ndị kwere ekwe ka ha bie ndụ okwukwe ha n'ụzọ bara uru, ma na-achọ igosipụta àgwà nke Kraịst n'akụkụ ọ bụla nke ndụ ha.
Ọ ga-amasị anyị ikele Annie Fortunate maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://www.facebook.com/profile.php?id=100079911486748&mibextid=LQQJ4d