Ịchọpụtagharị Ịma Mma Nke Oge EkeresimesiIhe Atụ
Ibu Ọnụ
Nkpughé: Gụọ akụkụ Akwụkwọ Nsọ n'ekwu gbasara ibu ọnụ. Ekeresimesi na-abụkarị oge eji eme erimeri na ọṅụṅụ. Wepụta opekata mpe otu ụbọchị iji wepụ ma ọ bụ kwụsị ime otu ihe na ndụ gị n'ibu ọnụ.
Mkpagharí Uche: Gịnị mere i ji chee na Jizọs si anyị ka anyị n'ebu ọnụ? Olee ụdị ibu ọnụ Aịzaya si na Onye-nwe-anyị chọrọ?
Nkwupụta Okwu: Gịnị mere i ji chee na ọ na-esiri ndị mmadụ ike ịzụlite àgwà ibu ọnụ? Olee otu ị ga-esi tinye ibu ọnụ n'omume òfùfè gị mgbe niile?
Ahụmahụ: Were nwa akwụkwọ n'edepụta ahụmahụ gị gasị banyere ibu ọnụ. Kedụ ihe ị mụtara? Kedụ ka o siri gbanwee gị? Tulee isonye n’otu nnukwu ndị kwere-ekwe bụ ndị wepụtara ụbọchị iri abụọ na otu mbụ nke Afọ Ọhụrụ iji buo ọnụ.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite ihe omume Ekeresimesi dị ọhụrụ site n'ime ihe n'ụzọ n'abụghị otu esi emebu ya n'oge Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa. Ụbọchị mmalite dị́ mma maka ihe omume a bụ Disemba 1, ebe mmalite dị ọsọ karịa ụbọchị a n'enye ohere ime ya n'ụzọ n'adịghị enye nsogbu. Ihe omume a gụnyerè ajụjụ ntụgharị uche gasị na ihe ndị aga-eme n'usoro iji kwụwa kwa ụbọchị chịm na Kraịst. Ihe omume a marà ezigbo mma maka ndị mmadụ ime ya n'otu n'otu, ezinụlọ imekọta ya, ma ọ bụ obere otù gasị imekọta ya.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka mmesapụ aka ha n'inye usoro ọgụgụ maka atụmatụ ihe ọgụgụ bụ "Rediscovering the Christmas Season". Iji mụtakwuo gbasara Life.Church, gaa na webụsaịtị ha na www.life.church