Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ụlọ Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa Emebere Maka ỤmụakaIhe Atụ

Children's Advent House

ỤBỌCHỊ 6 NKE 25

Taa bụ ụbọchị ịgụ agụmagụ ihe òfùfè ọbụla i n'enweghị ohere ka gị na ụmụ gị gụọ na igbà obi gị ume site n'Okwu Chineke!

    Gụọ Akwụkwọ Nsọ nke taa ma kpee ekpere ka Mmụọ Nsọ kwuo okwu n'obi gị. Lee onyinye ana-apụghị ịkọwanwu nke anyị nwere na Jizọs, Onye-Nzọpụta anyị!
  • Kpee ekpere maka ụbọchị gị: Rịọ Chineke maka amamihe, ihe ọmụma, na ọmịiko.
  • Kpee ekpere ka di gị na ụmụ gị mara ịhụnanya nke Jizọs n'Ekeresimesi a. 


Okwu Chukwu

Ụbọchị 5Ụbọchị 7

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Children's Advent House

Ezigbo Nne, ọ na-adị gị ka oge Ekeresimesi ji ọsọ na ọgbaghara n'agabiga gị? Afọ a pụrụ ịdị iche. Ka gị na ụmụ gị chọpụta akụ nke ịhụnanya Kraịst n'Ekeresimesi a! Ụlọ Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa Emebere Maka Ụmụaka bụ ọmarịcha agụmagụ ihe òfùfè dị ụbọchị iri abụọ na ise, zuru ezù, nwere akwụkwọ ihe omume ịga ebipụta nke ga-enyere aka tụzie obi ụmụ gị n'ebe Onye-nwe-anyị nọ ma mee ka oge Ekeresimesi a bụrụ ihe bara uru nye gị!

More

Ọ ga-amasị anyị ikele Help Club for Moms maka ịnye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://helpclubformoms.com