Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ
Ihe a bụ oge mara mma iji chọpụta otu ịga esi nye Chineke ahụ gị dika àjà nsuru ọku.
Ebe ọgụgụ a ji ihe ima aka ahụ malite ma nyekwa otutu uzọ esi egosipụta ya.
N'ụzọ dị aṅaa ka ibu ọnụ gị siri n'enyere gị aka inwe ahụmahụ nke ezi ọfufe n'uzọ dị ọhụrụ?
Kpee ekpere ụbọchị taa ma riọ Chineke ka Ọ na ekpugheere gị ebu m n'obi Ya maka gị n'oge nke ịchụ aja a na òfùfè.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.
More
We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.