Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ
![21 Day Fast](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F35%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
Ina abanye izu uka abụọ nke ibụ ọnụ gi!
Abụ ọma a n'ekwu maka ibanye n'ihu Chineke jiri ekele, obi oma, añuri, na ọtụtọ n'ime obi gị.
Ọ bụrụ na itinyela obi n'ime ihe ndị nke siri ike ina agabiga na ndụ a, ma ọbụ ihe ndị mkpagbụ ina eweta n'ihu Chineke n'ụzọ ekpere, were nnọọ ụbọchị taa nwee añuri n'ime Chineke.
Detuo ihe ndị n'ewetara gị añuri ụbọchị taa.
Gụọrọ Chineke abụ ọtụtọ.
Kpee ekpere ka Chineke kpalie mkpụrụ obi gị ka i jiri obi gị niile banye n'ime obi-eze Ya, ka ị na achọ ihu Ya sooso, abụghị ihe i ga-enwete n'aka Ya, ka i wee hụ n'uju ihe ndị O nwere maka gị, gị bụ onye n'akwụsịghị n'ihu ụzọ Ya.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
![21 Day Fast](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F35%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.
More
We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.