Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ
Ị bụ onye ahọpụtara, onye nsọ, ọpụrụ iche, onye eze onye isi aja--i bụ nwa Chineke.
Ị nwere ike inọ n'ime ịchọ ihe njigide nke ndụ gị ụgbụ a.
Were Kraịst mee isi-nkụme nke ndụ gị ụbọchị taa.
Detuo ụzọ gasị O siri wee kpọpụta gị n'ime ochichiri banye n'ime ìhọ̀.
Tinye oge n'ekpere taa n'ekele Chineke maka ibido ọrụ ohuru n'ime gị jiri Nwa Ya dịka ntọala mgbakwasa ụkwụ ibido yabụ ọrụ.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.
More
We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.