Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ

21 Day Fast

ỤBỌCHỊ 18 NKE 21

Kama, mee ka obi gị ghere oghe nye Chineke. Ị pụrụ iji ike gbaruo ọsọ ndụ gị n'uju site n'ihu na i dị nrò, dị nwaayọọ n'ihu Chineke, ma mee obi gị ka o ghere oghe nye Chineke iji kwe ka ike Ya na ọnịnọ Ya zaa ka ọkụ akụkụ nke ndụ gị niile. Gwa Chineke okwu taa na ị na-emepe obi gị ka ebere Ya, ọmịiko Ya, na ịhụnanya Ya n'adịghị agabiga bịa rụọ ọrụ na ahụ gị na ndụ gị. Rịọ Ya ka O nye gị ike iso na ndị agha Ya ji ike n'aga n'ihu. Rịọ Ya ka O meghee anya gị ka i bido rọwa nrọ ma hụwa ọhụụ.

Okwu Chukwu

Ụbọchị 17Ụbọchị 19

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

21 Day Fast

Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.

More

We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.