Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ

21 Day Fast

ỤBỌCHỊ 16 NKE 21

Isi okwu nke taa bụ Abụ Maka Ịtukwasi Chineke Obi Atụghị Ụjọ Ọbụla.
Abụ a n'ekwu maka ịchọ otu ihe.
N'oge ọchịchọ a, ọ dị mfe idosa obi sooso n'ichọ ka Chineke gbooro anyị mkpa anyị, kama ịchọ ihu Ya maka Onwe Ya--yabụ ịchọ ihe n'aka Chineke, kama ịchọ ihụ Ya.
Chee maka odiche nọ n'ibiakwute Eze isusu aka Ya onu, na ibiakwute Nna hụrụ gị n'anya, isusu ihu Ya onu.
Chineke bụ Eze anyị, burukwa Nna-Anyị.
Ọ dị ike inye gị ihe ọbụla ịchọrọ, dịkwa ike iza ekpere gị niile.
Ọ hụkwara gị n'anya nke ukwuu, nke ịna enwekataghị mara ụdị omimi ọdị.
Mgbe ọ bụ ihu Ya ka ị na-achọ, ọ na-eme ka ị nọrukwuo Ya nso.
Kpee ekpere taa ka i bido chọwa ihu Chineke, nakwa bia Ya ezigbote nso, karia otu isi n'emebụ.

Okwu Chukwu

Ụbọchị 15Ụbọchị 17

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

21 Day Fast

Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.

More

We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.