Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ

21 Day Fast

ỤBỌCHỊ 1 NKE 21

Akụkụ ihe ọgụgụ a bụ isi-ihe maka echiche nke ibụ onụ ụbọchị iri abuo na otu.
Ka ina ewepụta izu uka ato a ichọ ihu Chineke, mara na Ọ nụlari ekpere gị.
Ọ nọ n'ọrụ maka gị.
Kedụ mkpughe pụrụ iche dị kpọmkwem ina achọ ihu Chineke maka ya, oge ugbu a?
Detụọ ekpere gị ka inwee ike ịtụgharị uche na ya n'ọgwụgwụ oge ibu ọnụ ụbọchị iri abuo na otu a.
Tinye oge n'ekpere ka Chineke kwuọrọ gị ọkwụ ma nye gị ụme.

Okwu Chukwu

Ụbọchị 2

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

21 Day Fast

Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.

More

We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.