Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ

21 Day Fast

ỤBỌCHỊ 6 NKE 21

Ihe a bụ ọzi sitere na Chineke nye ndị nke Ya nwere obi mgbawa maka ibu ọnụ ha Ọ naghị aza.
Ọ dị mfe ihu ya ka ọ bụ ibu ọnụ ka a n'eme mana ihe ọ bụ n'ezie bụ mmadụ ịta onwe ya ahụhụ jiri agụụ, iji mee ka Chineke nye ya ihe ọ chọrọ.
Mana isi ọgụgụ a n'ekwu ihe Chineke chọrọ.
Kpee ekpere ka Chineke were ngabiga gị n'aguru na ihe mkpagbu gbanwee n'ụzọ ebighị-ebi otu isi ahu ndị nọ n'uwa bụ ndị fụrụ efụ, na ndi nọ n'mkpa.
Kpee ekpere ka Chineke wụpụtasia ihe niile bụ ihe nke anụ ahụ a dị gị n'ime, ma jiri ihe niile bụ nke Ya mejupụta gị.

Okwu Chukwu

Ụbọchị 5Ụbọchị 7

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

21 Day Fast

Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.

More

We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.