Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ
Etiwara etiwa ma kwafụọ akwafụọ. Iga ahu okwu ndị ahu n'ime akụkọ nke nwaanyị ahụ na oriri ikpe azu.
Ka ọbụ na achicha na mmanya abụghị ihe ndị i nwere ike iji echeta Jizọs na ụbọchị iri abụọ na otu a, mee ihe nwaanyi ahu mere.
Mee ihe Jizọs mere.
Bie ndụ gị n'ụzọ tiwara etiwa na nke akwafuru akwafu na ncheta ihe O meere gị.
Olee otu i ga-esi mee ka ndụ gị buru ihe ntụ àjà nye Kraịst?
Gwa Chineke okwu maka ihe ndị dị na ndụ gị ekwesiri itiwa ma kwafụọ dika ụdụ ude isi ọma ahu.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.
More
We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.