Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ
Ụbọchị iri anọ ibu ọnụ n'enweghi ihe ọbụla i chitara? Nke a abụghị eziokwu. Ọbụladi Onye-nwe-anyị mgbe O buchara ọnụ ụbọchị iri ano, ihe a hụrụ n'anya bụ na Ọ putara sikwo ike nke ebighị ebi dabere na ihe ndị mere mgbe O buchara ọnụ.
Kedụ otu ibu ọnụ gị si akwalite gị? Ọ na-adị gị ka o nweghị ebe ikwu akwụ? Eleghị anya i bidobeghị nwetewa ihe ndị i turu anya ha ijiri bido ibu ọnụ.
Rịọ Chineke ka O duo gị n'ime ụdị nkwado, ikikere, na ebu m n'obi Onye-nwe-anyị nwetere site n'ibu ọnụ Ya.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.
More
We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.