Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ

21 Day Fast

ỤBỌCHỊ 11 NKE 21

Isi nke a nwere otutu ihe ịma aka n'eme mkpali--otu n'ime ha bụ ka iji omume sonye okwukwe gị.
Ọ bụghị naanị ntụgharị uche ka ị ga n'eme n'Okwu Chineke--mee ihe O kwuru.
Ina ebido ugbu a nkeji abuo nke ibu ọnụ gị. Tụgharịa uche wee mara ma ibu ọnụ gị ọ ga-abụ nke ige nti ma ọ ga-bụ nke ime ihe.
Rịọ Chineke maka amamihe gbasara ebe Ọ chọrọ idu gị aga n'oge nkeji abụọ a nke ibu ọnụ gị.

Okwu Chukwu

Ụbọchị 10Ụbọchị 12

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

21 Day Fast

Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.

More

We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.