Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ
![21 Day Fast](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F35%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
Ọ Ibu ọnụ ekwesịghị ịbụ ihe ezọrọ ezọ?
Inwere ike gị na ndị otu ọzọ malitere ibu ọnụ a n'otu.
Otụtụ ibu ọnụ n'Akwụkwọ Nsọ bụ nke ndị isi kpọrọ ka ìgwè mekọta ya ọnu.
Tụgharịa uche n'ihe bụ isi Jizọs na ekwu n'ihe ogụgụ a.
Gwa onwe gị eziokwu ihe kpalitere mkparịta ụka niile gị na ndị mmadụ n'enwe banyere ibu ọnụ?
Ọ bụ maka ikwalite ndị ọzọ ma ọ bụ inata enyemaka?
Ọ bụ maka ọchịchọ nzuzo i nwere ka ndị mmadụ hụ gị ka onye nsọ ka ọ bụ onye n'eme ihe ime mmụọ?
Naani ndị abuo ma aziza gbasara ajụjụ ndị ahụ--gị na Chineke.
Kpee ekpere taa rịọ Chineke ka O kpụghee kpọmkwem ihe kpataranu iji ebu ọnụ, ma rịọ Ya ụzọ gasị iga esi chọọ mgbamume dị gị mkpa, n'ejighị nganga kpụchie obi gị.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
![21 Day Fast](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F35%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.
More
We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.