Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Atụ

21 Day Fast

ỤBỌCHỊ 4 NKE 21

Ihe mbụ abụ ọma a kachasi dị ọgọlọgọ n'ime Akwụkwọ Nsọ n'ekwu bụ maka agụụ nke obi dị ọkụ maka okwu Chineke.
Ụbọchị iri abuo na otu a i debere iche ga-adịkwu nju nye gị, ma itinye igụ ọkwụ Chineke n'ibu ọnụ na ekpere a i n'eme.
Ị nwere ike ikwado ibido agụmagụ ihe ogụgụ ga-eme ka i gụzuo Akwụkwọ Nsọ dum.
Kedụ ka i ga-esi kọwaa ka agụụ nke Okwu Chineke si dị gị n'ime obi, oge ugbu a?
Kpee ekpere taa ka Chineke wulite agụụ ahu ka ọkụ n'ere ere n'obi gị, n'oge ugbu a.

Okwu Chukwu

Ụbọchị 3Ụbọchị 5

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

21 Day Fast

Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.

More

We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.