Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Nhụchatụ

Naanị akwụkwọ nri na mmiri. Nke n'abụghị naanị ruo izụ ụka atọ, ọ ga aburiri ruo oge mgwucha ọzụzụ ha na Babilọn!
Asịsa a sitere n'ime umu okorobia anọ ndị a esiteghị n'ebe ụjọ ka a ghara igide ha.
O sitere n'ebe itukwasi obi n'iwu Chineke nọ́ ha n'ime kemgbe, tụpụ ebupu ha n'obodo ha.
N'oge ibu ọnụ a, i ga enwe ọtụtụ ohere ipụ n'ime mkpebi gị--nke n'emekari ma ọburu na ina ebu ọnụ sọọsọ gị, ma ọbụ na ọ nweghi onye ma maka ya.
Kpee ekpere ka Chineke nye gị obi siri ike na mgbamụme iji nọgide n'mkpebi ndị i mere ma sọpụrụ Ya agbanyeghị ihe ọbụla.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.
More
We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.