Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na OtuIhe Nhụchatụ

N'oge ibu ọnụ a, wuo ebe ịchụ àjà ma dobe ihe àjà n'ebuli Chineke elu, n'elu ya.
Ihe àjà a ga-enye gị nwa nsogbu, napụ gị ezumike gị, ọ ga ewekwa ezigbo obi isi ike na nnọgide imezu ya.
Olee ihe àjà gị ga-abu n'oge ibu ọnụ a?
Gbaa mbọ hụ na ọ bụ ihe àjà ga-efu gị ihe dị mkpa.
Deputa mkpebi gị a n'akwụkwọ ma kenye ya enyi gị ga-ahụ na ị mezuru ihe i dere.
Kpee ekpere rịọ Chineke ka Ọ gosi gị ihe Ọ chọrọ ka i tụọ ka àjà.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.
More
We'd like to thank Life.Church for their generosity in providing the structure for the 21 Day Fast reading plan.