Ịchọpụtagharị Ịma Mma Nke Oge EkeresimesiIhe Atụ
Ihe Ndozi Na Ihe Ịchọ Mma Gasị
Nkpughe: Gụọ ntụziaka zuru ezù Chineke nyere maka ịchọ mma nke Ụlọ Ọnịnọ Ya. Kpagharia n'ime ụlọ gị wee chọpụta ihe ịchọ mma gasị nke Ekeresimesi ị nwere. Ọ bụrụ na ịchọbeghị ụlọ gị mma maka Ekeresimesi, wepụta oge a jiri chọọ ụlọ gị mma iji mee ememe nke oge a dị mkpa.
Mkpaghari Uche: Gịnị mere i ji chee na Chineke nyere iwu kpọmkwem otu O si chọọ ka achọọ Ụlọ Nsọ Ya mma? Kedụ ihe ọ pụtara ma ọ bụ ihe nnọchianya ị chere na ihe ịchọ mma ndị a ga-abụrịrị?
Nkwupụta Okwu: Gị na ndị enyi gị ma ọ bụ ezinụlọ gị kparịta ma ọ bụ gị detuo na nwa akwụkwọ ihe ịchọ mma gị dị adị ugbu a pụtara na uru ha n'enye gị. Kedụ ka ihe ịchọ mma gị ga-esi kọwaa gbasara nlekwasị-anya na uche i deberè na Kraịst?
Ahụmahụ: Mepụta ihe a n'ekobe ekobe ọhụrụ mara mma ma ọ bụ ihe ịchọ mma nke nwere ike igosipụta otu obi gị si dị nye mmekọrịta gị na Jizọs n'afọ a.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite ihe omume Ekeresimesi dị ọhụrụ site n'ime ihe n'ụzọ n'abụghị otu esi emebu ya n'oge Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa. Ụbọchị mmalite dị́ mma maka ihe omume a bụ Disemba 1, ebe mmalite dị ọsọ karịa ụbọchị a n'enye ohere ime ya n'ụzọ n'adịghị enye nsogbu. Ihe omume a gụnyerè ajụjụ ntụgharị uche gasị na ihe ndị aga-eme n'usoro iji kwụwa kwa ụbọchị chịm na Kraịst. Ihe omume a marà ezigbo mma maka ndị mmadụ ime ya n'otu n'otu, ezinụlọ imekọta ya, ma ọ bụ obere otù gasị imekọta ya.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka mmesapụ aka ha n'inye usoro ọgụgụ maka atụmatụ ihe ọgụgụ bụ "Rediscovering the Christmas Season". Iji mụtakwuo gbasara Life.Church, gaa na webụsaịtị ha na www.life.church