Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ịchọpụtagharị Ịma Mma Nke Oge EkeresimesiIhe Atụ

Rediscovering the Christmas Season

ỤBỌCHỊ 10 NKE 25

Immanuel

Nkpughe: Gụọ akụkụ Akwụkwọ Nsọ n'akọ gbasara Immanuel. Mepụta ihe odidé ma ọ bụ ihe osisè n'akwụkwọ ma ọ bụ na kardbọdụ ga n'echetara gị na Chineke nọnyeere gị wee kobe ihe a ịmepụtara ebe i ga n'ahụ ya anya mgbe niile.

Mkpaghari Uche: Immanuel pụtara "Chineke nọnyeere anyị." Olee otú Jizọs si ka bụrụ “Chineke nọnyeere anyị” ọbụna ugbu a Ọ naghị eje ije n’ụwa a?

Nkwupụta Okwu: Olee otú Chineke "Ị bụ maka" anyị si dị iche na Chineke "nọnyeere" anyị? Olee ụzọ ụfọdụ i si n'ahụta ma ya a n'emetụta gị na Chineke nọnyeere gị?

Ahụmahụ: Gị na ndị enyi gị ma ọ bụ ezinụlọ gị kparịta ma ọ bụ gị detuo na nwa akwụkwọ gbasara otu oge na ndụ gị mgbe ọ dị gị ka mmekọrịta gị na Jizọs o chiri-anya nke ukwuu. Mee atụmatụ n'ime ụbọchị a ime ihe ga-eme ka idikwuo Chineke nso. Olee mkpa ọ dị̀ ịdị́ na achọ inwe ahụmahụ nke ịdị nso a oge niile?
Ụbọchị 9Ụbọchị 11

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Rediscovering the Christmas Season

Malite ihe omume Ekeresimesi dị ọhụrụ site n'ime ihe n'ụzọ n'abụghị otu esi emebu ya n'oge Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa. Ụbọchị mmalite dị́ mma maka ihe omume a bụ Disemba 1, ebe mmalite dị ọsọ karịa ụbọchị a n'enye ohere ime ya n'ụzọ n'adịghị enye nsogbu. Ihe omume a gụnyerè ajụjụ ntụgharị uche gasị na ihe ndị aga-eme n'usoro iji kwụwa kwa ụbọchị chịm na Kraịst. Ihe omume a marà ezigbo mma maka ndị mmadụ ime ya n'otu n'otu, ezinụlọ imekọta ya, ma ọ bụ obere otù gasị imekọta ya.

More

Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka mmesapụ aka ha n'inye usoro ọgụgụ maka atụmatụ ihe ọgụgụ bụ "Rediscovering the Christmas Season". Iji mụtakwuo gbasara Life.Church, gaa na webụsaịtị ha na www.life.church