Ịchọpụtagharị Ịma Mma Nke Oge EkeresimesiIhe Atụ
Nkiri Agụmagụ Egwú
Nkpughe: Gụọ akụkụ nke Akwụkwọ Nsọ asị gị gụọ. Mee nkwado í gá kirié agụmagụ egwú ma ọ bụ emereme egwuregwu nke Ekeresimesi. Si na ebe ị maara nke ọma pụọ ma gaa n'ụlọ ụka ị na-agatụbeghị ma ọ bụ n'akụkụ nke obodo gị ị n'adịbụghị akpatu-ụkwụ.
Mkpaghari Uche: Kedụ akụkụ nke agụmagụ egwú ma ọ bụ emereme egwuregwu i kiriri kachasị masị gị? Kedụ ihe ị mụtara naanị site n'ikirí ka esi kwadoo ihe niile na ndị gị na ha so kirie ha?
Nkwupụta Okwu: Olee otú Chineke si dị ka onye nkwazi ma ọ bụ onye nduzi egwú na ihe nkiri? Olee otú ị pụrụ isi tinye mmegharị ọmụmụ-ihe nke egwú na ihe nkiri n'ọrụ iji mee ka mmekọrịta gị na Chineke dịkwuo mma?
Ahụmahụ: Gị na ndị enyi gị ma ọ bụ ezinụlọ gị kparịta ma ọ bụ gị detuo na nwa akwụkwọ banyere otu oge na ndụ gị mgbe ị nọ n'eje ije ndụ gị nke ọma n'ihe Chineke chọrọ maka ndụ gị. Gịnị bụ ụfọdụ ọzụzụ nke ime mmụọ dị mkpa ka ị na-amụgharịkwu oge niile iji mee ka ije gị na Chineke dakọ́wá nke ọma ọzọ?

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Malite ihe omume Ekeresimesi dị ọhụrụ site n'ime ihe n'ụzọ n'abụghị otu esi emebu ya n'oge Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa. Ụbọchị mmalite dị́ mma maka ihe omume a bụ Disemba 1, ebe mmalite dị ọsọ karịa ụbọchị a n'enye ohere ime ya n'ụzọ n'adịghị enye nsogbu. Ihe omume a gụnyerè ajụjụ ntụgharị uche gasị na ihe ndị aga-eme n'usoro iji kwụwa kwa ụbọchị chịm na Kraịst. Ihe omume a marà ezigbo mma maka ndị mmadụ ime ya n'otu n'otu, ezinụlọ imekọta ya, ma ọ bụ obere otù gasị imekọta ya.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka mmesapụ aka ha n'inye usoro ọgụgụ maka atụmatụ ihe ọgụgụ bụ "Rediscovering the Christmas Season". Iji mụtakwuo gbasara Life.Church, gaa na webụsaịtị ha na www.life.church