Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 35 NKE 35

Ọ bụrụ na ị na-afụ ụfụ oge niile, ịnweghị ike inye aka mejọ ndị ọzọ, mana ọ bụrụ na ị ga - eme ihe ọ ga - ewe iji na usoro Akwukwo Nso jikwaa mmekọrịta nke na - egbu egbu, mgbe ahụ ị ga - agbasi ike ma kesaa ịhụnanya nke Chineke ye ndị mmadu niile nkwesịrị ịmata Ya. Gbalịsie ike ịchịkwa mmekọrịta na-egbu egbu na ndụ gị, na nke ka mkpa, gbalịsie ike hụ na ị naghị abụ onye na-egbu egbu na mmekọrịta gị

Kedu ihe ụfọdụ ị ga - eme iji wee wulite ezi mmekọrịta gbasiri ike na ndụ gị?

Okwu Chukwu

Ụbọchị 34

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.

More

Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church