N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ
Uzọ ọzọ iji dozie mmekọrịta na-egbu egbu bụ ịkwụsị ha. Akwukwo Nso juputara n’ihe banyere ndi mmadu nke bepụ mmekọrịta na-egbu egbu ha dika Joseph na nwunye Potifa na Jenesis 39.
N'ụdị ọnọdụ ole ị chere na ọ ga-adị mkpa ịkwụsị mmekọrịta na-egbu egbu?
N'ụdị ọnọdụ ole ị chere na ọ ga-adị mkpa ịkwụsị mmekọrịta na-egbu egbu?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.
More
Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church