Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 31 NKE 35

E nwere ụdị mmekọrịta na-egbu egbu atọ zuru ebe nile: nke na-adịghị mma, nke na-chịkwa, na nke onwuwa. O ga nwere ike ịbụ na ị nwetagola mmekọrịta na-egbu egbu atọ a niile na ndụ gị. O ga bụ na ị merụrụla onye ọzọ ihe ọjọọ site na otu n'ime ụzọ atọ ndị a. Mee dika Okwu Chineke siri kwuo ekwekwala ka ndu gi nwere ike duhie gi site na mmekọrịta na-egbu egbu. Nke kachasị mkpa, abukwala onye na-egbu egbu ye ndi ozo maka na ị ga-edufu ha.

Kedụ ụdị mmekọrịta na-egbu egbu ị nwere ugbu a karịa na ndụ gị?

Okwu Chukwu

Ụbọchị 30Ụbọchị 32

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.

More

Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church