Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 34 NKE 35

N'agbanyeghị na ọ gaghị adị mfe, mmekọrịta na-egbu egbu gi nwere ike itolite ruo n'ókè dị oke njọ ka ị wee ike ịkwụsị ya. Taa, ị ga-agụkwu Okwu Chineke banyere ihe kpatara o ji dị mkpa mgbe ụfọdụ ịkwụsị mmekọrịta na-egbu egbu, ya na ọmụmaatụ nke mmekọrịta na-egbu egbu nke kwụsịrị nu.

Gini mere ị ji chee na anyi nwere otutu mmekọrịta na-egbu egbu na ndu anyi kama inwe nke oma?
Ụbọchị 33Ụbọchị 35

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.

More

Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church