Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 30 NKE 35

Ndị ziri ezi gha wulite gi elu ma duru gi rute Kraist, ma oburu na ino gburugburu ndi mmadu na-ezighi ezi, ha puru ibu ihe na-egbu egbu. Ha nwere ike imerụ mkpụrụ obi gị ahụ. Ha nwere ike imebi mmekọrịta gị. Ha nwere ike duru gị baa n’ime ọnwụnwa. Ha nwere ike ịdida gị. Ha nwere ike iwepụ gị isọ enyemaka kachasị mma nke Chukwu.

N'udị ụzọ ole ka mmekọrịta na-egbu egbu si mebie ndụ gị na mmekọrịta gị na Chineke?
Ụbọchị 29Ụbọchị 31

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.

More

Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church