Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 32 NKE 35

Matiu 16 na-egosi anyị otu ụzọ isi jikwaa mmekọrịta na-egbu egbu bụ ịtọ oke gbasiri ike n'ụzọ Jizọs meere ya na Pita. I nwere ike ịgwa onye ahụ na ị gaghị ekwe ka ha gwa gị okwu ma ọ bụ mesoo gị na uzo na-egbu egbu, ma ọ bụ nwee ike ịgwa ha na ị gaghị aga ebe a na-egbu egbu na mmekọrịta gị na ha. Gini bu ụdị akara ahụ dị mma ịchọrọ ịkwalite na mmekọrịta gị? Olee ihe ị ga-eme iji dobe ókèala ndị ahụ?

Okwu Chukwu

Ụbọchị 31Ụbọchị 33

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.

More

Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church