N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ
Ndị mmadụ na ndụ gị nwere ike ịbụ otu n'ime ihe ime mmụọ kachasị mkpa ma ọ bụ bụrụ otu ọbụbụ kachasị njọ. Mmekọrịta ndị ahụ bụụrụ gị ọnụ bụ nsi. N’izu a ị mụtara n’Okwu Chineke gbasara ihe egwu dị na mmekọrịta dị njo na mkpa ọ dị iso ndị ziri ezi gbaa onwe gị gburugburu.
"Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi omume ọma." Kwuo oge ịdọ aka ná ntị a na ndụ gị. Gịnị ka ị mụtara n’ihe mere gị?
"Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi omume ọma." Kwuo oge ịdọ aka ná ntị a na ndụ gị. Gịnị ka ị mụtara n’ihe mere gị?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.
More
Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church