Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 28 NKE 35

A bịa na nsị ọdịnala, isi okwu bụ na anyị ga-gbapu na mmehie na ihe ndị nwere ike ime ka anyị mehie. Kama, anyị ga-agba mbọ maka ndụ dị ọcha. Gbalịsie ike maka ihe ndị gbasara Chukwu, ọ bụghị maka ọdịmma ndị ọzọ.

Olee ihe ndị dị gị mkpa ịmalite ilekwasị anya nke ga-enyere gị aka ịbịarukwu Kraịst nso?
Ụbọchị 27Ụbọchị 29

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.

More

Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church