N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ
Mgbe anyị na-asụgharị ihe niile dịka Okwu Chineke si dị ọcha na nke eziokwu ya, anyị ga-achọpụta na e nwere ọtụtụ ihe ndị mmadụ na-eme nke na-adọtaghị anyị ka anyị bịaruo Chineke nso. Nke a kpatara na ọ dị mkpa ka anyị nwalee ihe niile dịka Okwu Chineke siri dị n'ihi na Akwụkwọ Nsọ nwere eziokwu zuru oke. Okwu Chineke kwesiri idu anyi.
Gini mere i ji chee na o siri ike ikpochapu omenala n’egbu egbu n'ime ọha mmadụ taa?
Gini mere i ji chee na o siri ike ikpochapu omenala n’egbu egbu n'ime ọha mmadụ taa?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.
More
Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church