Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ
Naanị otu ụzọ anyị ga-esi rie “osisi nke ndụ” anyị bụ imezu nzube e ji kee anyị. Jizọs Kraịst kpere ekpere “ka ha wee nweta ọṅụ m jupụtara ejupụta n’ime onwe ha.” Ihe mere Jizọs ji ṅụrịa ọṅụ abụghị na ọ jidere onwe Ya n’ihe ndị ahuru anya, kama o bu na Ọ nwere alaeze n’ime Ya. Ndụ niile nke Onye-nwe-anyị gwuru-egwu, sụọ-asụọ n’ime Chineke, ya kpatara na ike agwụghị Ya ma ọ bụghi onye nkwutọ.
N'ime nkabi ọmụmụ na ọnwụ, enwere m ike ime otu obula masịrị m; ma enweghị m ike ime onwe m ka ọ dika a mubeghi m, enweghi kwanu m ike ịgbanarị ọnwụ, nkabi abụọ ahụ dị ebe ahụ. Enweghị ihe jikọrọ mu na itinye nkabi ndi ahu, mana n'ime ha enwere m ike ịmepụta ihe ime onwe m na-ahọrọ. Ma enwere m oge ntarama ahuhu ma ọ bụ oge ọṅụ, ha na-adabere n'ihe m na-eme n'etiti oge nkabi ndi a.
Ajụjụ Ntụgharị Uche: Kedu ndị mmadụ na-eme ka m na-akwa emọ? Gịnị mere m ji kwe ka ihe ndi ha kwere na ya, na ihe ha na-ahọrọ mee ka ọṅụ m na agbatụ? Mgbe m kwere nkwutọ, gịnị ka ọ na-agwa m banyere ihe ndi m kwere na ya kasia? Kedu nhọrọ m nwere ike ime, iji were ọṅụ dochie nkwutọ?
Nkwupụta ndị e nwetara site na Ika Di Elu Maka Nkachasi Elu Ya, nke ndi Nkwụsa Ụlọ Ọrụ Nchọpụta

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.
More
We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org