Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

ỤBỌCHỊ 30 NKE 30

Ekele diri Chineke, oñụ n'ime Chineke bu ezigbọ ihe ngabiga ugbu a, mana ọ gafere ihe nke ahuru anya, maka na oñụ n'ime Chineke na ewebata anyi n'ime ime-ime obi nke Chineke, ma ụgwụ kachasi oke mkpa n'ahu anyi bu ụgwụ Chineke.
Anyi amatala na Okpara Chineke etọzụole n'ime ahu anyi site na nzọpụta Ya kachasi nma?
Ihe a bu ebube ndi nsọ oge a na ugbu a, ebube ezigbo nsọ pụtara ihe na ndu.

Chukwu Okike buru ihe kachasi ihe n'esighi ike n'ime ihe ndi okere, nwatakiri amụrụ ohuru.
Onye nsọ tọzụrụ etọzụ di nnọ dika obere nwa, amaghi ihe obụla, ma n'enwe oke añuri.
Gaa n'ihu n'ebi ndu Chineke chọrọ ka i bie ma iga na etọ ohuru ohuru kama ọkenye ọkenye.
E nwere ihe mgbanwe nke ukwụụ otu mgbe ihapụrụ Chineke ka Ọ mee otu Ọ si chọọ.
Ọ buru na o na eme gi ka ina aka nka, mee ka ichegharia, ma mee ya n'uju.

Ajuju Ntughari Uche: Ana m eyinye mkparama agwa ndi na egọsipụta nsọ Kristi?
Kedu udi ụzọ dicha Chineke si etọ n'ime m?
Adi m njikere idi ka enweghi ike obula, ka m were nweghachita oñụ dika nke umuaka?

Nkọwa okwu sitere na Ñka Mmụta Nke Nzọpụta, nke ndi Nkwụsa Ụlọ Ọrụ Nchọpụta
Ụbọchị 29

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.

More

We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara