Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ
Ọ dịghị ihe na-akpasu iwe karịa bu ndụmọdụ ahụ, “n'enwe ihụ ọchị”; nke ahụ bụ ihe n'ezighi ezi, ihe na-egbụke egbụke nke n'anyụ ọsiisọ. Otu ihe Jizọs na-emere mmadụ bụ ime ka ọ na-egbụke egbụke n'ezie, abụghị nke asi. Añụrị nke Jizọs na-enye anyi bu site na odidi anyi na nke Ya idi n'otu. Mmụọ nke Chineke ga-eju anyị na njụpụta nke njụpụta, ma ọ bụrụ na anyị ga-akpachapụ anya idebe n’ime ìhè. O nweghị ihe jikoro anyi na idi ume ngwu n'ime ike nke Chineke.
O nweghi ihe gbasara anyi igwa Chineke na anyi enweghi ike igụzo ozo; Chineke kwesịrị inwe nnwere iji anyi mee ihe obula Ọ chọrọ iji anyi mee, dị ka Ọ mere Ọkpara nke Ya. Mgbe ahụ, ihe ọ bụla mere ndụ anyị ga-ejupụta n'ọṅụ.
Ajụjụ Ntụgharị Uche: Ọ̀tụ̀tụ̀ ọnụ ọchị m ọ̀ bụ ihe mmanye ka ọ̀ bụ ihe e kwesịrị ime? Añụrị m ọ bụ ihe olile anya nke aghụghọ, ma ọ bụ nchapụta nke ime? Enwere m ntụkwasị obi na Chineke nwere ike inye m ọṅụ site n'ọnọdụ ndị m na-ahọrọghị?
Okwu ndị e nwetara site na Ebe Enyemaka, nke Ndi Nkwụsa Ụlọ Ọrụ Nchọpụta

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.
More
We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org