Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

ỤBỌCHỊ 8 NKE 30

Nnukwu ihe kpatara, na nkwado mkpụrụ echiche ime mmụọ maka ọfụfe Chineke, abụghi na Chineke zọpụtara ma sachapu, ma o bu gwọ mu.
Ihe niile a bu ihe ziri ezi, nnukwu ihe kpatara maka ife Chineke bu mmata, na ihe niile di n'ime ndu m bara ụrụ, ka m ketara site na Nzọpụta.
A matara m n'ime oñụ, na agaghi m ebinwu ndu onwe nke m, abu m ọji-ụgwọ nye Kraisti, ma nke ahu kpatara m ga eji wee meputa n'ụjụ, ebu m n'obi Ya n'ime ndu m.

Añuri nke Jisọs Kraisti nọ na inyefe Onwe Ya kpatakpata, na iji Onwe Ya chụọ aja nye Nna Ya, añuri ime ihe Nna Ya zitere Ya ka Ọ mee, ma nke ahu bu añuri Ọ kpere ekpere ka o di n'ime umu azu Ya.
O bughi ajuju igbali irụ ọrụ otu Jisos siri rụọ, mana o bu ajuju inwe ọninọ nke onwe nke Mmụọ Ozi, Onye na aru ụdidi Jisọs n'ime anyi.
Otu n'ime nkasiobi niile di na Ụzọ Kraisti, bu añuri n'enweghi ogige n'ime Mmụọ Ozi, na eziputa onwe ya n'ime anyi, dika otu osi mee n'ime Okpara Chineke, na ubochi ndi O no n'ime anu ahu Ya.

Ajuju Ntughari Uche: Kedu ihe di añuri imata, na enweghi m ike ibi ndu onwe nke m?
O buru na Jisọs chọtara añuri n'ime nyefe, kedu ihe m ga enwe olileanya, site na inwe Kraisti ibi site na mu?

Nkọwa sitere na Ka M Ziri Gi, Nke Ndi Nkwụsa Ụlọ Ọrụ Nchọpụta

Okwu Chukwu

Ụbọchị 7Ụbọchị 9

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.

More

We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara