Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ
Akwụkwọ Nsọ juputara na ndumodu ka añuria, ka ekelee Chineke, ka abupụta egwu n'obi uto, mana obu naani mgbe mmadu nwere ihe kpatara oji añuri, oji ekele, ma oji aguputa egwu, ka ihe ndia niile ga abu ihe emere n'eziokwu site na obi.
Na uwa nke ahuru anya, mmadu obula ahu na adighi anaghi enwe nlemanya nke chakere achake gbasara ndu, ma site na oria nke mkpuru obi, nchake nke eziokwu na obi uto aburu ihe na ekweghi omume.
Tupu agwọọ mkpuru obi nke ahu na adighi, e nwereriri obi jijiji na ụjọ nke na ezukari obi uto, na añuri nke na enweghi okwụkwụ, nke Chineke chọrọ maka umu Ya niile.
Naani mgbe Chineke werela ndu na aka Ya, ka nzọpụta n'obi ida mba ga abia.
Ibi na udo na oñu, n'ime mgbahara na mmesoma Chineke, bu naani otu ihe ga ewete obi añuri.
Ajụjụ Ntụghari Uche: Gini kpatara m ji añuri?
Kedu oria, nke mmadu ma obu nke mmụọ esi gwọọ m?
Kedu udi obi ida mba esi zọpụta m?
Kedu udi ụjọ esi tọpụ m na agbụ?
Nkọwa sitere na Ndi Ọrụ Nke Chineke, nke Ndi Nkwụsa Ụlọ Ọrụ Nchọpụta

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.
More
We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org