Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

ỤBỌCHỊ 11 NKE 30

Obụ ihe iribeama ihụ nwoke ma obu nwaanyi bi na ihọ ihe ina anaghi ahụ.
Iga amariri mgbe mmadu nwere ngụzọ ana adighi ahụ anya, e nwere ihe n'edewe ha ụtọ, mgbe ihe nille ahụrụ n'anya bụ na ha kwesiri igba ụka.
Nke ahu bu akara Onye Ụzọ Kraisti.
Ọ naghi agahie n'oge ihe ọjọọ.
Ọ nwere ihe jigidere n'ebe mkpụchi.
Mgbe anyi ma na oge n'abia mgbe aga akọwacha ihe niile n'ụjụ, o na edewe mmụọ anyi ijụpụta na añuri n'enweghi mgwerị.

Onyenwe Anyi Chineke, ihe I bụụrụ m ebidọrọ m nke obere, ichọpụta, nke kariri anyanwu ụtụtụ, nke kariri añuri na ahụ isi ike, nke kariri ngọzi Gi niile.
Biakwụte m nke ohụrụ n'ututu a, ma mee m ihọ ebe niile site n'ihọ Gi.

Ajụjụ Ntụghari Uche: Olee ọtụ imara Onye ji echi si ejide m, ka m ghara idaba na obi mgbụ?
Olee ihọ m kwesịrị idebe uche m, ka m were nọgide na nje m añuri?
Olee ebe m kwesiri idebe njigide m, ka m were hapụ idapụ n'ụzọ?

Nkọwa sitere na Ebe Inye Aka, ma Ikụ Aka N'Ụzọ Chineke, nke Ndi Nkwụsa Ụlọ Ọrụ Nchọpụta

Okwu Chukwu

Ụbọchị 10Ụbọchị 12

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.

More

We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara