Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ
Ọ na adikari mfe ileda nwoke ma ọ bu nwaanyi nabatariri ụzọ ndu ya site na Ọnyenwe Anyi Jisọs, anya.
Otụtụ n'ime anyi bu ndi mmapi ndi ozo, anyi na arụ ọrụ nke Kraisti maka na mmadu asila anyi rụọ ya.
Anyi ga anatariri ụzọ ọrụ anyi, nke bu ikwụsa ozi oma nke amara Chineke, site na Jisọs Kraisti Onye Ya, na abughi site na ndi nke nzụkọ Kraisti ozo.
Añuri bu ihe ga apụta na ezigbote ihe tọzụrụ etọzu, maka ihe eji kee nwoke.
Ọ di ezigbote mkpa idi na agaghachi na ihe Agba Ọhụrụ si ka anyi kwete maka onwe anyi.
Ihe ọrụ mbu anyi nabatara abughi i nyere ndi mmadu aka, mana irụbere Chineke isi, ma mgbe anyi nabatara ọrụ ahu, anyi abata n'ime mkpakorita, anyi na ndi ajuru aju na ndi ahapụrụ ahapụ.
Chineke di nso ugbụ ugbụ a, ma sie ezigbote ike na ana m enwe añuri nke na nke ukwụụ, n'ime nkasi obi m nwere n'ime Ya, ma anaghi m akpachapụ kwa anya nke ukwụụ, otu m si eche.
Ajụjụ Na Atụghari Uche: Ana m amapi ndi ozo ka m ghara ichọta ụzọ ọrụ nke m?
Kedu ihe mkwụsa Chineke nyere m, O na enyeghi onye ozo?
Kedu ọzi añuri Chineke nyere m, si m kọsaa?
Isi Nkọwa Okwu sitere na The Psychology of Redemption ma Gbaa Ọsọ Nke Ubochi Taa, nke ndi Ụlọ Ọrụ Nkwụsa Nchọpụta

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.
More
We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org