Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ
Tụọ obi oma gi nke kachasi n'eziọkwụ nke Chineke ma añuri n'ime Chineke, site na nke obere na agbagwọjụghi gi anya.
E nwere nnụkwụte akparama agwu Chineke nke ana ekpụghebeghiri anyi, ma anyi kwesiri igba ikpere n'ala na ndidi, tụpụ Chineke e were kpụghere anyi ihe ndi ahu dika ha gbara oke ochichiri.
Ihe atụm ụjọ bu na ka anyi ghara ịme eziọkwụ obere anyi ma, ihe mgbakwasi ukwu anyi dowere onwe anyi iji na ama ndi niile ikpe.
Odi mfe nke ọjọọ ya ime otu anyi si mara Chineke dika igwe agbazara agbaza, ma wunye ya n'ime iko pụrụ iche anyi kpụrụ, ma mgbe o jụrụ oyi sie ike, maa ya n'isi ndi uka n'ekwenyeghiri anyi.
Nghọta nke nsepụta amara site na mgbanwe n'ime, ma nke ibu ndi n'enweghi ntụkpọ kwesiri ina aja Chineke nma, bu nghọta nke ezigbọte añuri.
Ajụjụ Ndi Ntughari Uche: Olee ihe na agbagwọjụghi mu anya maka Chineke?
O zuru oke ime ka m n'enwe oke añuri na abughi onye n'ama ndi mmadu ikpe?
O buru na ihe m ma gbasara Chineke, bu sọọsọ ihe ekwesiri ima maka Chineke, elee zi ihe m ga eji n'enwe añuri?
Isi nkọwa ọkwụ sitere na edide edere maka Aizaya na Izikel, nke ndi Discovery House Publishers

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.
More
We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org