Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

ỤBỌCHỊ 18 NKE 30

Nwọta na ike m bu ihe na akwụsikari nye m ndu nke Chineke, bu nnukwu ihe mmepe anya.
Nwoke nwere amamihe pụrụ iche na adebekari na amamihe ya pụrụ iche, kama na Chineke.
Nwoke nwere egọ na adebekari na egọ ya, kama na Chineke.
Ọtụtụ n'ime anyi nwere ntụkwasi obi n'ihe ndi anyi nwere n'uzo akụ n'uba, kama itụkwasi obi anyi niile na Chineke.

Uzọ ike ndi a niile bu uzọ ike ogwugwu nke ka nke.
Mana mgbe anyi chọpụtara na ezigbọ ndu anyi no "n'ime Kristi n'ime Chineke," na "anyi zuru oke n'ime ya," Onye "ihe niile bu nke Chukwu nke mbu jụpụtara n'ahu ya," mgbe ahu ka ike Ya ga egọsipụta nke ukwuu n'ime anụ ahụ anyi.
Chineke kwenye ka Mmụọ Ozi ya were kpọta anyi niile n'ebe ana amu ihe nzụzo na enwe anuri na ike ya n'akachasi nma n'ime ike ọgwụgwụ anyi.

Ajụjụ Ndi Ntụghari Uche: Olee otu ike m si akwụsi Chineke?
Olee otu ihe ndi m nwere si akwụsi Chineke?
Olee ihe nzụzo ana egọsibeghi m maka na ajụrụ m idabere na Chineke?

Isi nkọwa ọkwụ sitere na Akaọrụ nke Chineke, nke ndi Ulọ Oru Discovery House Publishers

Okwu Chukwu

Ụbọchị 17Ụbọchị 19

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.

More

We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara