Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ
![Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F1041%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
Añuri onye ọkwụkwe nwere ike inye Chineke bu ihe kachasi ihe ụtọ Chineke kwere onye nsọ, mana obu ezigbote ihe mmegbu ighọta otu añuri si di obere anyi n'enye Ya.
Anyi tukwasiri Chineke obi ruo ofu ebe, mgbe ahu anyi asi, "Ugbu a aga m agbaliriri otu ike m di."
O nwere oge ana enweghi ike mmadu nke kachasi aga agbali, mgbe aga ahapụ ike mmụọ nke kachasi ka Ọ ruo oru, ma Chineke nwere olile anya na anyi wa, ndi nke ma Ya, inwe obi sie ike na mgbali Ya na ike Ya.
Anyi kwesiri imuta ihe ndi ọgbụ-azụ a mutara, na Onye aka-ọrụ nke Nazareti ka ha mara ihe otu esi elekọta ụgbọ.
Jisos Kraisti Ọ bu Onye aka-ọrụ, ka Ọ bụụrụ m Chukwu?
O buru na Ọ bu sọọsọ mmadu, kedu ihe aga eji hapu ya ka Ọ buru Ọnye isi ụgbọ?
Kedu ihe aga eji n'ekpere Ya ekpere?
Mana o buru na Ọ bu Chineke, gi nwee obi onye agha iji gaa n'ebe mgbari, ma agbarighi obi sie ike inwere n'ime Ya.
Ajụjụ Ndi Ntụghari Uche: Echebela m na mkpụrụ obi m na enwere m ike, ma obu ekwesiri m inye Chineke oñu?
Ama m ihe n'enye Chineke obi añuri?
Olee ọtụtụ uzo mu nwere ike idi n'enye Chineke añuri?
E wetara Isi Nkọwa Okwu site na Ebe Inye Aka, nke ndi ụlọ oru Discovery House Publishers

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
![Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F1041%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.
More
We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org