Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ
Sikwa na Onyenwe Anyi mapụtara ndu Ya site na O bu ngozi nye ndi ozo, ma O bughi.
Maka gini, O bu "Okwute Mkpọbi Ụkwụ" nye puku na puku mmadu, nyekara ndi agbatọọbi Ya, nye ndi Nke Ya, maka na site na Ya ha qwụtọrọ Mmụọ Ozi, ma n'ime Obodo Ya, "O [me] ghi ọtụtụ nnukwu oru ebe ahu n'ihi enweghi okwụkwe ha" (Matiu 13:58).
O buru na Onyenwe Anyi gụzụputara ndu Ya site na ihe ahuru n'anya O mere, O gara idi ụjụ obi ariri.
Anyi anọghi ebe a i nwete mkpụrụ obi, i meere ndi ozo ihe oma; ọ bu ihe kwesiri igọsipụta, mana ọ bughi ihe ndụ anyi, ma ebe a bu ebe otụtụ n'ime anyi kwụsiri ibu ndi esisọ.
Anyi ga esọ Chineke ma O na eme anyi ngozi nye ndi ozo, ma mgbe O na emeghi, anyi agaghi esọ.
Añuri ihe obula, site na akwụkwọ achara gbagọwe, bu imezụ ihe eji kee ya, na anyi kwesiri i bu ihe ọtụtọ ebube Ya.
Ajụjụ Ntụghari Uche: Olee otu m si agụpụta ndu m?
Ana m eji ngụpụta Chineke nke enweghi ntughari, na ngosiputa ezi omume, ka o bu nke ndi uwa kpọliri elu bu ima ama nke mmadu, ngosiputa igba mbo n'oru, na igosi mgbali n'oru?
Isi Nkowa Okwu sitere na Ihunanya Nke Chineke, nke Ndi Nkwusa Ulo Oru Nchoputa

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.
More
We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org