Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ
Ihe niile dinere na ochichiri na itiri ụgbụ ụgbụ a, ga ọfụ ubochi, buru ihe ga asa asa, ihe tikanyesiri ma sakasia asa n'añuri, dika nke obere anyi hụrụ.
O bughi ihe magburu onwe ya, ihe Chineke ji adụ anyi ọdụ ka anyi nwe ndidi.
Obere obere ihe niile ga ebụpụte n'ihọ, tụpụ anyi awọta ọtụ Jisọs Kraisti si ghọta.
Ebighi ebi niile ga ewelite na nghọta ma ima Chineke, ma kelee Chineke, anyi nwere ike ibido imata Ya n'ala ebe a.
Ndu asachara asacha pụtara na anyi ga ebido ighọta Chineke, ma gọsipụtawa ndu Okpara Nke Chineke n'ime anụ ahụ anyi.
Amamihe obula anyi nwere maka Chineke, na ejụ anyi n'añuri jụpụtara ejụpụta.
O buru na anyi ghọta Chineke n'ọfụ ihe obula, anyi ga ama ihe maka añuri Jisọs nwere.
Obu ihe enwere enwe magbụrụ onwe ya, obu ezigbọ njirimara Jisọs.
Ajụjụ Ntụghari Uche: Ana m enwe obi uto na mkpụghe Chineke na akpụ-akpụ, ka ana m adi enweghi ndidi maka adighi osiiso Ya?
O buru na Chineke adighi osiiso, kedu ihe mere m ga eji di?
Kedu otu m ga esi enwe obi uto na amamihe, o buru na enweghi m obi uto na nchọpụta?
Nkọwa sitere na Oke Nke Anyi Nke Kachasi, nke ndi Nkwụsa Ụlọ Ọrụ Nchọpụta

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.
More
We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org