Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

ỤBỌCHỊ 10 NKE 30

Ike agwula ndi mmadu ibụsa ọzi maka Eligwe n'abia abia, ma ha agaala n'uzo kachasi ike, ma n'emekọritazi n'ihe ana akpọ ihe ahụrụ anya.
N'ihi ya, ha ezụrụ onwe ha añuri n'enweghi ogige ima ihe niile Chineke si ga abia na mmezu.
Nzọpụta kpụchiri karia umu nwoke na umu nwaanyi, ọ kpụchiri elu uwa niile.
Ihe niile njọ na ekwensu mebiri adila nzọpụta kponkwem site na Jisọs Kraisti.
N'ugbu a, ọ dika ihe kariri uche anyi.
Uwa a nochitere nzuko ndi mmadu n'elu uwa Chineke, ma ha n'eme ihe masiri ha, elu uwa bukwa nke Chineke.
"Ngozi diiri ndi obi ume ala, maka na ha ga enwe uwa niile."
Ndi obi ume ala n'eche oge Chineke.

Anyi na agakwụrụ Chineke mgbe anyi n'enweghi anuri n'ime anyi, ma chọta na añuri Ya bu ike anyi.

Ajụjụ Ntụghari Uche: Obi m ọ na adabere na nke kwụdọsiri ike, na Chineke juputara n'añuri, agbanyeghi na ngabiga m bu uru eligwe na ochichiri?
Obi siri ike m na mmeri ikpe azu nke Kraisti, o zụrụ oke idebe añuri m, na eche mmezu nkwa Ya?

Nkọwa sitere na Eziomume Nke Akwụkwo Nso na Idi Nma Nke Kachasi, nke ndi Nkwụsa Ụlọ Ọrụ Nchọpụta

Okwu Chukwu

Ụbọchị 9Ụbọchị 11

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.

More

We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara