Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ịchọpụtagharị Ịma Mma Nke Oge EkeresimesiIhe Atụ

Rediscovering the Christmas Season

ỤBỌCHỊ 2 NKE 25

Amumá-Ọkwà

Nkpughe: Gụọ isi mmalite nke Agba Ọhụrụ—akụkọ banyere Josef, nna nke ụwa a Chineke họọrọ maka Ọkpara Ya.

Mkpaghari Uche: Tụlee otú ịdị arọ́ nke atumanya ọtụtụ ọgbọ si metụta ikike Josef ịbanyè n'ọrụ dị egwù dị otú ahụ. Olee ihe i cherè Josef n'echè mgbe mmụọ ozi ahụ bịara gwa ha banyere Jizọs?

Nkwupụta Okwu: Olee otú ọ gaara adị gị ma ọ bụrụ na ị bụ Josef? Gị na enyi gị kparịta ma ọ bụ gị dee na nwa akwụkwọ banyere ihe amụma ọkwa a pụtara nye Josef na anyị niile.

Ahụmahụ: Ị̀ nwetụla ahụmahụ nke Chineke igwa gị si gị mee ihe gbara uche gị gharii ma ọ bụ nke n'akpa ọchị? Mee atụmatụ n'oge Ekeresimesi a iji mee ihe ga-agba ntị gharii ị maara na Chineke chọrọ ka ị mee.

Okwu Chukwu

Ụbọchị 1Ụbọchị 3

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Rediscovering the Christmas Season

Malite ihe omume Ekeresimesi dị ọhụrụ site n'ime ihe n'ụzọ n'abụghị otu esi emebu ya n'oge Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa. Ụbọchị mmalite dị́ mma maka ihe omume a bụ Disemba 1, ebe mmalite dị ọsọ karịa ụbọchị a n'enye ohere ime ya n'ụzọ n'adịghị enye nsogbu. Ihe omume a gụnyerè ajụjụ ntụgharị uche gasị na ihe ndị aga-eme n'usoro iji kwụwa kwa ụbọchị chịm na Kraịst. Ihe omume a marà ezigbo mma maka ndị mmadụ ime ya n'otu n'otu, ezinụlọ imekọta ya, ma ọ bụ obere otù gasị imekọta ya.

More

Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka mmesapụ aka ha n'inye usoro ọgụgụ maka atụmatụ ihe ọgụgụ bụ "Rediscovering the Christmas Season". Iji mụtakwuo gbasara Life.Church, gaa na webụsaịtị ha na www.life.church