Mmetụta Uche Di Nsọ - Azịza Akwụkwọ Nsọ Nye Ihe Ịma Aka ỌbụlaIhe Atụ
Ụzọ dị ike iji hụ na mmụọ gị na-eto eto n'ime akụkụ kachasị ike nke ime mmụọ gị bụ ikpe ekpere n'akwụsịghị akwụsị. Asịghị m ịtanwu ntanwu n'akwụsịghị akwụsị - asi m na-ekpe ekpere n'akwụsịghị akwụsị.
Ọtụtụ Ndị Kraịst na-eji ndụ ha nile na-akwa ákwá ma na-eme mkpesa nye Onye-nwe-anyị ma mgbe ahụ ha na-eche na gini mere na-adịghị aza ekpere ha! Mgbe ị na-ekpe ekpere, jiri ọñụ kpee ekpere! Mgbe ị na-ekpe ekpere, jiri nkwuwa okwu na ike bata n'ihu Ya! Mgbe ị na-ekpe ekpere, hapụ mkpụrụ obi nke mmetụta gị n'ọnụ ụzọ ma buru mmụọ gị nke afọ juru nke ọma banye n'ime Ụlọ Ocheeze ma gbasie ike n'ihu Ya dị ebube!
Chineke hụrụ gị n'anya mgbe ị na-atanwu ntanwu ... ma mgbe ị na-esonyere mmụọ gị na Mmụọ Ya na nnukwu egwu otuto nke mara nma, nke ahụ bụ oge eluigwe na ụwa ga-amalite ịkwagharị n'agha maka gị. Dị ka Ndị Kraịst, anyị abụghị otu ndị mmadụ na-ejedebe ịṅụrị ọṅụ anyị mgbe eluigwe na amuke ọnụ ochi na mgbe ihe niile di so nma, kama anyị bụ ndị kpebisiri ike iji ọṅụ na-ekpe ekpere ọbụna mgbe ihe adighị aga nke ọma ma oli na ndụ anyị. Ọ bụ nsonyere nke DNA anyị iji ekele na-abịa n'ihu Ya n'agbanyeghị ihe n'echere anyị n'èzí ọnụ ụzọ nke ọnụnọ Ya.
Ụmụntakịrị nwoke Hibru atọ ahụ fere ofufe n’oké ọkụ! Pọl na Saịlas bụrụ abụ n’elekere etiti abalị n’ụlọ mkpọrọ! Stivin fere ofufe ka a na-atụ ya nkume! Hana fere ofufe mgbe ọ na-adịbeghị ime! Sonye n'ìgwè ndị kwere ekwe sitere n'ọgbọ ọ bụla n'akụkọ ihe mere eme, ndị họọrọ iji ọṅụ na-ekpe ekpere.
Igodo: ụbọchị_Iri
ụbọchị_Iri.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chineke kere gị ma tinye gị n'oge a, ịhụ n'anya ndị a na-ekwesighị ihụ n'anya, igosipụta udo n'ọgba aghara, na imuke ọñụ a na-enweghị ike imenyu n'ọnọdụ ọ bụla. Nke a nwere ike ịdị ka ihe na-agaghị ekwe omume, ma ị pụrụ ime nke a site n’ịmụ ihe Akwụkwọ Nsọ nwere ikwu banyere mmetụta uche mmadụ gị sitere n’okike na otú ị ga-esi jikwaa ha. Ihe omumu ofufe a na-akuzi gbasara ihe ịma aka di mfe na ụfọdụ nke pụrụ iche anyị n'otu n'otu na-ebu agha kwa ụbọchị, ma na-enye ntụaka nke Akwụkwọ Nsọ otu ị ga-esi jikwaa mmetụta uche gị n'ụzọ nke Chineke. Igodo: gbasara gbasara https://my. bible. com/reading-plans/255 https://my. bible. com/reading-plans/255-holy-emotions/day/1.
More
Anyị ga-achọ ikele Carol McLeod na Just Joy Ministries maka iwepụta atụmatụ a. Maka ozi ndi ọzọ, biko gaa na:
www.justjoyministries.com