Mmetụta Uche Di Nsọ - Azịza Akwụkwọ Nsọ Nye Ihe Ịma Aka ỌbụlaIhe Atụ
Ọ bụrụ na ọchịchọ gị bụ ịzụlite mmụọ siri ike, mgbe ahụ ị ga-enyerịrị ya nri dị mma na nke nwere vaitamin. Ị ga-agụrịrị Akwụkwọ Nsọ gị kwa ụbọchị iji mee ka akwara gị dị ike ma mee ka mmụọ gị nwekwuo ntachi obi. Anyị na-agụ Akwụkwọ Nsọ n'ụzọ bụ isi na abụghị maka ozi kama maka mgbanwe na ike ọrụ ebube dị n'ime Okwu Chineke bụ vaitamin pụrụ iche nke na-eme ka ahụ ike dị na mmụọ gị kwa ụbọchị nke ndụ gị.
Ọtụtụ ndị na-eji ihe ngọpụ maka ihe mere na ha enweghị ike ịgụ Akwụkwọ Nsọ ha kwa ụbọchị. Isi ngọpụ n'ime ndị a bụ, "Aghọtaghị m ya. Ọ bụ naanị okwu efu edere ede nye m." Ka m gbaa gị ume taa na ọ bụrụ na nke ahụ bụ ihe ngọpụ gị: nọgide n'igụ ya! Chineke ga-ezute gị ebe ahụ ma uche gị ọ ghọtara Eziokwu ebighi ebi dị n'ime Okwu Chineke ma ọ ghọtaghi. Ọ bụrụgodị na uche gị "aghọtaghị ya" ... mmụọ gị na-añụbata ya ka mmiri!
Nhọrọ gị inye mmụọ gị nri di nma ga-eme ka ọ sie ike ma na-agba abụba ọbụlagodi mgbe mkpụrụ obi gị enweghị njikwa. Ịgụ Akwụkwọ Nsọ gị kwa ubọchị bụ isi n’ime àgwà ndị dị mkpa ka i guzobe n’ụzọ ime mmụọ iji bụrụ onye ahụ́ siri ike na nke mmetụta uche ya enweghị mgbagọ.
Igodo: ụbọchị_asaa
ụbọchị_asaa.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chineke kere gị ma tinye gị n'oge a, ịhụ n'anya ndị a na-ekwesighị ihụ n'anya, igosipụta udo n'ọgba aghara, na imuke ọñụ a na-enweghị ike imenyu n'ọnọdụ ọ bụla. Nke a nwere ike ịdị ka ihe na-agaghị ekwe omume, ma ị pụrụ ime nke a site n’ịmụ ihe Akwụkwọ Nsọ nwere ikwu banyere mmetụta uche mmadụ gị sitere n’okike na otú ị ga-esi jikwaa ha. Ihe omumu ofufe a na-akuzi gbasara ihe ịma aka di mfe na ụfọdụ nke pụrụ iche anyị n'otu n'otu na-ebu agha kwa ụbọchị, ma na-enye ntụaka nke Akwụkwọ Nsọ otu ị ga-esi jikwaa mmetụta uche gị n'ụzọ nke Chineke. Igodo: gbasara gbasara https://my. bible. com/reading-plans/255 https://my. bible. com/reading-plans/255-holy-emotions/day/1.
More
Anyị ga-achọ ikele Carol McLeod na Just Joy Ministries maka iwepụta atụmatụ a. Maka ozi ndi ọzọ, biko gaa na:
www.justjoyministries.com