Njem HabakukIhe Atụ
"Imata Habakuk"
Ihe Ofufe:
Habakuk bụ akwụkwọ nke pụrụ ịkpali ejighị n'aka n'ụzọ dị mfe ma kpasuo echiche. Ọ dịịrị anyị mfe ịma aka ma sie ike ma amaa anyị aka. Dị ka ndị ikom na ndị inyom nke Chineke, anyị kwesịrị ịdị njikere ime ha abụọ. Amaara m na m nwere ike ịma onye ọzọ aka ngwa ngwa, mana mgbe ọ chighariri buruzie mu ka ana ama aka, ọnọdụ m na abụ nke nchebe nke onwe m. Ọ na-abụ omume nke ijere Chineke ozi ịnakwere ihe ịma aka ndị Ọ wetaara gị maka nzube nke uto onwe gị.
Ajụjụ Ntụgharị Uche Nkeonwe:
Wepụta oge chebara ajụjụ ndị a echiche tupu ị gawa n'ihu.
Zaa ha n'eziokwu na nkọwapụta dịka ọ kwere gị mee ma dịrị njikere maka echiche nke onye edemede echi.
Nke Mbụ. Olee isiokwu kacha pụta ìhè mgbe ị gụrụ Habakuk Isiakwụkwọ nke mbụ?
Nke abụọ. Gịnị mere i ji chee na akwụkwọ a so wee banye n'ime akwụkwọ ndi ekwetere na ha bụ Akwụkwọ Nsọ? Gịnị ka i chere bụ nzube Chineke maka isiakwụkwọ a?
Nke atọ. Gịnị bụ nchegbu di n'oge e dere ihe a?
Nke anọ. Olee otú ọ si sụgharịa di mkpa n'ebe anyị nọ ugbu a?

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Atụmatụ a bụ njem site na oge siri ike jiri Habakuk.
More
Anyị ga-achọ ikele Tommy L. Camden II maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na:
http://portcitychurch.org/