Uwe Ngwa Agha Nke ChinekeIhe Atụ
Pọl anaghi ariọ n'ekpere ka ndi nkwere ndi Efesọs nata njụ òkè nke ha nke uba ime mmụọ, ngozi, ike, na ikikere, kama na ha ga ahọta n'obu nke ha. Dika ndi nso ụzọ Kraisti, ha nwegọri ihe ndia, dika anyi si nwee. Mana tụpụ ha ahọta ya, kedu odinma ọ nwere ike imewapụta?
N'ìhè, uwe ngwa agha ime mmụọ ọ na akọwa n'ime Ndi Efesọs Isi Nke Isii bu naani nkwughari nke—ụzọ di iche esi akọwapụta ihe—ihe Pọl nọbụ n'akọwa n'ime òkè mbu nke akwụkwọ ozi. Kedu otu ha ga-esi “yinye” ma obu “welite” ihe ndi ha n'amaghi na ha nwebụrụ? Isi nzọpụ ukwu maka ha—isi nzọpụ ukwu maka anyi—n'ime iji ngwa nke ime mmụọ enyere anyi mee ihe bu inwe ka anya ime mmuo anyi mehee ka anyi nwee ike n'ahu ha.
Akụkọ nke Elaisha na nwa odibo ya nke n'adighi ahụzi ụzọ ofuma n'ime Ndi Eze nke Abuo Isi nke Isii bu otu n'ime akụkọ kacha masi m n'ime Akwụkwọ Nsọ. Ebe omere bu na ogu chọrọ ibido n'etiti eze ndi Aram ezigbo iwe n'ewe na obodo Izrel.
Odibo Elaisha hụru ihe kariri anya ya. Na mbu, obu naani onye iro ka ọ na ahu, nke nwere ike mee ka ọ buru naani ujo na obi mgbalielu ka ọ gosipụtara. Mana mgbe ahu ya onwe ya ozigbo ozigbo abụrụ onye akwunyere n'ime ihe ime mmụọ ahuru anya nwere oke ntụghari: ọ nwere ihe ndi kariri ma ha na arụkwa ọrụ maka ihi ya karia otu obula osi chee. Ihe anya anụ ahụ ya nwere ike ihu erụteghi ihe ha n'enweghi ike ihu. Ekpere Elaisha nyeere ya aka ka ọ mata maka ihe niile eji eme ihe jụpụtara ma ike nọ n'akuku nke ya n'alụsi onye iro ogu.
Iji di obi siri ike ma nwee mmeri, ikwesịri inwe ike “ihu” ya.
N'ime Ndi Efesọs Isi Nke Mbu, Pọl rụtụchara aka n'onyinye ufodu Chineke nyewọrọ anyi. Onyinye jụkwara eju, ma nke obula nwere njikọ pụrụ iche ya na uwe ngwa agha ime mmụọ gi na ngwa agha ime mmụọ gi iji alụ ogu. Ihe mbu iji ghọta otu ha niile si dabanye n'ime mgbali gi iji pida onye iro bu mmepe anya. Inweghi ike iji ha mee ihe oburu na inweghi ike imatazụ ha niile, oburu na imaghi na ha nọ ya na odim mkpa ha n'ilụsọ onye iro ogu nke oma.
Mmeri bidoro ebe a. Ọ bidoro ubochi taa. Ọ bidoro site n'ekpere maka mmepe anya. Ya mere soro Pol n'irio Onye-nwe-anyị ka Ọ meghe anya gi na njụ ka inwe ike abughi naani ihụta ngaghari onye iro, kama ka inwekwa ike inwe nghọta zuru ezu maka ihe Chineke nyegoro gi ka inwe ike napụ onye iro ike ma merie ya n'ndu gi.
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Kwa ụbọchị, agha a na-adịghị ahụ anya na-ada gburugburu gị— nke ana-ahụghị, nke ana-anụbeghị, ma nwee mmetụta ná ndụ gị nile. Onye iro raara onwe ya nye, nke ekwensu, na-achọ ibibi ihe niile dị gị mkpa: obi gị, uche gị, alụmdi na nwunye gị, ụmụ gị, nrọ gị, akara aka gị. Atụmatụ agha ya dabere na ijide gị mgbe ina amaghị ama na mgbe ina enweghị ngwa agha. Ọ bụrụ na ike nkwagharị ma njide n'adighi njikere agwụla gi, ọmụmụ ihe a bụ maka gị.
More